Nnyocha akanka di N‟abx Qnx Abigbo Mbaise
Abstract
Abx bx okwu gbara qkpxrxkpx nd[ Igbo ji egosipxta qnqdx xwa, qd[d[ obodo, ihe kpatara ihe nd[ merela n‟xwa a na kwa ihe nd[ ga-emenx jiri were mee maqbx ga-eji were mee. Ihe qbxla mere onye Igbo, ma nke qma ma nke qjqq nwere xd[r[ okwu nd[ Igbo na-ekwu banyere ya n‟xd[ abx. Abx bara uru na ndx mmadx d[ka iji ya anqr[ oge, kporie mgbe, gwqq qr[a, kuzie ihe, kqwapxta nhxrxwa nd[ Igbo, sikwa na ya kqchaa agwa qjqq d[ iche ma na-eto ihe qma n‟xzq pxrx iche. Qtxtx nd[ Igbo na-agx abx d[ka Emily na Nkwere, Theresa Onuoha n‟Unubi, Rose Nzuruike n‟Ihiagwa na qtxtx nd[ qzq na-ewere asxsx wepxta nkamma n‟abx jighar[a okwu ka nkamma d[ n‟asxsx pxta ihe nke pxtara [hqrq asxsx kwes[r[ ekwes[ tinye n‟ebe q dabara ka o were metxta qgxx na nd[ ogent[ na mmxq. Mana taa, nd[ qlqrqqhxrx na-agbaso usoro nd[ qcha nke na-anagh[ egosipxta enyouche nke ahxmihe n‟asxsx nakwa nke na-anagh[ ewepxta mmetxtaobi e bu n‟uche. Ebumnuuche nchqcha a bx ka enyochaa abx Abigbo Mbaise atq bx Chenji, Asxsx Igbo na Ozi D[ Mkpa were wepxtas[a akanka nd[ qgxx gbasoro were gxq abx ha. Usoro a gbasoro bx usoro nke sqvee were mee nchqcha. A chqpxtara na nd[ qgxx abx Abigbo Mbaise jiri akanka qkachakwa atxmatxokwu were jighar[a okwu ka nka mma d[ n‟asxsx pxta ihe n‟abx ha. A ch[kqtara nchqcha a site n‟[txle Akanka d[ n‟abx Abigbo Mbaise ma mee ka nd[ qgxx abx gbaa mbq hx na ha jiri ezi aka nka na-agxpxta egwu ha n‟ihi na ezi aka nka ga-enwer[[r[ ezigbo qnqdx ma q bxgh[ etu a, xlq ah[a nd[ na-ahx maka abx ga-ejupxta n‟abx nd[ na-enwegh[ isi na qdx bxrxkwa ad[gboroja.
Qkpxrxkpx okwu nd[ a rxtxrx aka: Agxmagx, Akanka, Abx qnx, Egwu qd[nala, Egwu Abigbo
Either the Editor, the Editorial Board (individually or collectively) or the Development and Management Study Group (DMSG) assumes any responsibility for statements of facts or opinions in the papers published and are therefore absolved of any legal liability. The authors are in every way responsible for the contents of individual articles.
Reproduction of any sort, including photocopying of this journal or portions of it, or any storage whatsoever, by any person(s) without prior permission of the copyright owners, is prohibited.
© Copyright reserved by Development and Management Study Group (DMGS)